Obodo k'unie
Ora obodo k'unie
Ife kariri mmadu bialu
Obodo k'unie
Alu eme
Ife kariri mmadu bialu
Ifunanya anago kwanu
Idi na otu wee naa
Ifunanya anago kwanu
Ora biara ije oh
Unu afugo oh things are happening
Ife n' eme na obodo
Things are falling apart hmmm
There is no peace in the land
Oke ochicho adigo
Obi nwanne anaa. Umu-uwa
Nwanne na egwu nwanne ya maka iyi ego things are happening
Ife na eme n' uwa erika agu di n' uwa esika
ebe k'anyi ga eje ebe. k'anyi ga eje eeee
Nwannem muna ya so wee chu anu si n' ukwu mu ukwu mu dika ukwu anu
kedu ife n' ese okwu?
Kedu ife n' esere anyi?
It is time to take back our land
To stand for what is right
So don't sale yourself short, don't sale your future, don't sale the future of your children
Obodo kunie
Obodo jikota maka n' oge erugo
Obodo kunie
Obodo jikota makana oge eru go